OTITO, KWESIRIYA (He is Worthy of Praise!) - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
1 downloads
Added Sep 29, 2025
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Staff & Solfa
Language: Igbo
Pages: 7 pages

OTITO, KWESIRIYA (He is Worthy of Praise!) by Ozioko, Chukwuebuka — Lyrics

[Soprano] Tobe nụ Dinwenu na ọmeka too nụ Dinwenu nye ya otito dịrị ya, tobe nụ Dinwenu Bịa nwanne m nye ya otito n'ọ kwesịrị ya Nye ya otito, tobe nụ Dinwenu Bịa nwanne m nye ya otito n'ọ kwesịrị ya Tobe nụ Dinwenu ya, nye ekene, ekene, ekene [Baritone Solo] Nye nụ ya, nye nụ ya, nye nụ ya ekene Nkume ebighi ebi, echeta obi esie ike Ekene o, anyị bịara ị kene, jaa gị mma Nye gị ofufe, nye gị ndokwa Nara ekene na ihe nine anyị nwere bụ nke gị Ihe nine anyị bụ bụ nke gị Ekene, ezi Chi ekene o [Soprano]
Read full lyrics

About OTITO, KWESIRIYA (He is Worthy of Praise!)

"Otito, Kwesiriya" (He is Worthy of Praise!) is a vibrant and uplifting Igbo choral piece that calls the entire congregation to lift their voices in thanksgiving. With its energetic tempo and joyful spirit, the song invites brethren to come together and offer God the praise, worship, and adoration He truly deserves. The lyrics acknowledge God as the Rock of Ages, reminding the faithful that everything we are and everything we have belongs entirely to Him.

This piece is especially effective when used as an Entrance hymn, as the choir sings "Nwanne m bataba" (My brethren, enter), gathering the people into the house of God with gladness. It also serves wonderfully as a Recessional song, sending the congregation forth with a heart full of gratitude. The driving rhythm and the expressive Baritone solo section give the choir a chance to shine, leading the church in a resounding declaration of faith and thanksgiving.