OTITO DIRI CHINEKE (NEW IGBO GLORIA) by Fr. Bart C. Ezeokafor — Lyrics

Fr. Bart C. Ezeokafor Igbo Mass Settings Gloria Penitential Rite / Kyrie Solfa notation

Full Lyrics

OTITO DIRI CHINEKE (NEW IGBO GLORIA) INTRO Otito diri Chineke n'elu kach'elu; N'uwa udo udo diri ndi mmadu nwere obi oma. REFRAIN Otito diri Chukwu Otito diri Chukwu n'elu kasi elu. VERSE 1 Anyi ajaa Gi mma eh Anyi ekpuoro Gi Anyi etoo Gi Anyi ekelee Gi n'ihi nnukwu ebube Gi Oseburuwa Chukwu Eze nke eluigwe Chukwu Nna ji ike nile. Otito diri Gi n'elu kasi elu. VERSE 2 Dinwenu Jesu Kristi, so otu Nwa Chineke muru Dinwenu Chukwu nwaturu nke Chineke Nwa nke Nna Gi Onye naekpochapu njo nk'uwa meer'anyi ebere Gi Onye naekpochapu njo nk'uwa nur'aririo anyi Gi Onye no n'aka nri Nna meer'anyi ebere Otito diri Gi n'elu kasi elu. VERSE 3 N'ihi na so Gi di Nso, so Gi bu Dinwenu, so Gi Jesu Kristi, kachasi di elu Gi na Muo Nso n'ebube Chukwu Nna Amen, Amen! Otito diri Gi n'elu kasi elu. ONYENWEANYI MEE EBERE Oh Onyenweanyi mere, O Onyenweanyi mee r'anyi ebere. Biko meer'anyi ebere, Biko meere anyi ebere, Meere anyi ebere. Kristi mere, Oh r'anyi ebere, mee ebere. Kristi biko meer'anyi ebere, O Kristi biko meere anyi ebere, Meere anyi ebere.

Download the sheet music

OTITO DIRI CHINEKE (NEW IGBO GLORIA)

OTITO DIRI CHINEKE (NEW IGBO GLORIA)

By Fr. Bart C. Ezeokafor
Solfa
Igbo
2 pages
6 Downloads
Mass Settings Gloria Penitential Rite / Kyrie
0 0

More lyrics you may want