Full Lyrics
OTITO DIRI CHINEKE (NEW IGBO GLORIA)
INTRO
Otito diri Chineke n'elu kach'elu;
N'uwa udo udo diri ndi mmadu ndi nwere obi oma.
REFRAIN
O tito diri Chukwu
O tito diri Chukwu
n'elu kasi elu.
VERSE 1
Anyi ajaa Gi mma eh
Anyi agozie Gi
Anyi ekelee Gi n'ihi nnukwu ebube Gi
Oseburuwa Chukwu
Eze nke eluigwe Chukwu Nna ji ike nile.
VERSE 2
Dinwenu Jesu Kristi, so otu Nwa Chineke muru
Dinwenu Chukwu nwaturu nke Chineke Nwa nke Nna
Gi Onye naekpochapu njo nk'uwa meer'anyi ebere
Gi Onye naekpochapu njo nk'uwa nur'aririo anyi
Gi Onye no n'aka nri Nna meer'anyi ebere
VERSE 3
N'ihi na so Gi di Nso, so Gi bu Dinwenu,
so Gi Jesu Kristi, kachasi di elu
Gi na Muo Nso n'ebube Chukwu Nna Amen, Amen!
Otito diri Gi n'elu kasi elu.
ONYENWEANYI MEE EBERE (KYRIE)
Oh Onye nweanyi mere O
Onye nweanyi biko mere anyi ebere
Kristi mer'anyi ebere
mee ebere
Oh Kristi biko mere anyi ebere
Mee re anyi ebere