Full Lyrics
Onyenweanyi Onyenweanyi mee ebere
Onyenweanyi Onyenweanyi mee ebere
Mee ebere doo!
Mee ebere doo!
Mee ebere doo! Onyenweanyi
Onyenweanyi oh
O Onyenwenyi mee ebere!
Kristi mee ebere
Kristi Kristi mee ebere
Mee ebere doo!
Mee ebere doo!
Mee ebere doo! Kristi
O Kristi O Kristi mee ebere
Kristi mee ebere!