ONYENWANYI I DI MMA - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
15 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Chris N. Ogu
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

ONYENWANYI I DI MMA by Chris N. Ogu — Lyrics

CHORUS Onyenwaanyi I dị mma, mma, mma, I dị mma, Onyenwaanyi I dị mma, mma, mma, I dị mma, bụrụkwa onye n'agbaghara mmehie bịa, bịa, bịa bata n'ime m, biko bata, bata n'obi na, onye mmehie sachapụ m o, Nna doo mụ nsọ. VERSE 1 Obi ọma Gị ebuka n'ebe m dị n'akpọku Gị nọ biko Onyenwem tọọ ntị n'aza m o, biko Onyenwem tọọ ntị mee ebere za m o, Nna, za m o, biko Onye nwem za m oku nke m n'akpọ Gị. VERSE 2 Onyenwem, Onyenwem, mba niile I kere g'abịa kpọọrọ Gị isi ala, ikpere ala, kpọọrọ Gị isi ala ha gaeto aha Gị, too, too, too, toogide aha Gị, maka n'Ị bụka, ọlụ Gị dị ebube o, Nna, onye nwem, Sọ Gị bụ Chineke. VERSE 3 Onyenwaanyi I bụ Chineke, onye ebere n'amara, Ị naghị ewe iwe ọkụ
Read full lyrics

About ONYENWANYI I DI MMA

"Onyenwanyi I Di Mma" is a profound song of thanksgiving and adoration that draws its inspiration from Psalm 86. The title translates to a declaration of God's goodness, and the lyrics beautifully capture a spirit of awe at His boundless mercy and readiness to forgive. It is a piece that invites the congregation into a space of deep reflection, asking the Lord to enter our hearts and cleanse us, before rising into a joyful acknowledgment of His supreme majesty.

In the choir loft, this piece shines during the Offertory or as a Thanksgiving hymn. The arrangement moves from a gentle, pleading chorus into expansive verses that praise God's attributes—His patience, His glory, and His faithfulness. The final section features a striking Soprano solo that enumerates the specific, everyday blessings we often take for granted: life and health, protection, wisdom, the changing seasons, and the passage of day and night.

As the soloist asks, "aga m akọle gharole?" (can I count them all and leave some out?), the choir responds with a steady refrain of blessing. It is a deeply moving moment in the liturgy, reminding everyone present of the countless ways God provides, and offering a perfect vehicle for a parish's collective gratitude.