Full Lyrics
[CHORUS 1]
Onyenweanyi, Onyenweanyi, Onyenweanyi biko
Meere anyị ebere, meere anyị ebere
Meere anyị ebere, meere anyị ebere
Meere anyị ebere, meere anyị ebere
[VERSE 1]
Gị onye eziter' ịgwọ obi nke chegharịrị mee ebere Nna
Onyenweanyi Nna mee ebere
[REFRAIN 1]
Onyenweanyi mee ebere
[CHORUS 2]
O Kristi, O Kristi, O Kristi biko
[VERSE 2]
Gị onye bịar' ịkpọ ndị omeenjọ
O Kristi mee ebere Nna
[REFRAIN 2]
O Kristi mee ebere
[CODA]
Gị onye naarịọtara anyị Chukwu arịrịọ mee ebere
Gị onye nọ n'aka nri Nna mee ebere
[REFRAIN 3]
Onyenweanyi mee ebere