ONWU AMA EZE by Chidi Ezeigwe — Lyrics

Chidi Ezeigwe Igbo Burial / Funeral Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Laba n'udo, laba kwuru Chineke nwe ndu gị N'igwe nwa nne m, Chineke n'akpọ gị N'igwe laba n'udo, Chineke n'akpọ gị N'oge gị ezu go. VERSE 1 Laba ezi nwa, ịzụcha go nke gị Chineke n'akpọ gị n'igwe. VERSE 2 Ndị ikwu n'ibe gị na ndị enyi gị Ụmụnne gị na asị gị laa mma. VERSE 3 Nwanne dị ụkọ, ezinwanne amaka Nwanne m hụrụ n'anya alaba go n'udo Nwanne laba n'udo nke Chukwu. VERSE 4 Ụgwọ ọrụ gị n'eche gị na paradise Ọnwụ amaghị ikwu, ọnwụ amaghị ibe Ọnwụ dị njọ nwa nne m, ọnwụ dị njọ. VERSE 5 Ọnwụ ama eze, ọnwụ ama ọgalanya Ọnwụ dị njọ nwa nne m, ọnwụ dị njọ Bụrụ ọgalanya.

Download the sheet music

ONWU AMA EZE

ONWU AMA EZE

By Chidi Ezeigwe
Solfa
Igbo
1 page
2 Downloads
Burial / Funeral Hymns
0 0

More lyrics you may want