OGE ORIRI ERUGO - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
2 0
28 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Rev. Fr. J. Egbeji
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

OGE ORIRI ERUGO by Rev. Fr. J. Egbeji — Lyrics

[OGE ORIRI ERUGO] INTRODUCTION Oge oriri erugo, oge oriri erugo. Ụmụnne m kunienụ k'anyị je rie. Anyị nwere isi ọma bụ ndị a kpọrọ na ya bụ oriri. CHORUS Ụmụnne m anyị nwere isi ọma, bụ ndị a kpọrọ na ya bụ oriri. Nri ọma Kristi nyer'anyị n'oge ochie. Mana si n'igwe ka Chukwu ji zụọ ha nri n'agba ọhụrụ, Kristi jiri onwe ya wee meer'anyị nri, Anyị nwere isi ọma bụ ndị a kpọrọ na ya bụ oriri. VERSE 1 Leenụ Nwa atụrụ nke Chukwu, Kulienụ jee nara Ya. Ọ bụ Ya kpochapụrụ njọ, Njọ nke ụwa niile. VERSE 2 Dinwenu etosighị m k'ị bata n'ime m, Ma enwere m nchekwube, Sọọsọ kwuo okwu k'ị g'azọ mụ.
Read full lyrics

About OGE ORIRI ERUGO

"Oge Oriri Erugo" is a joyful and reverent call to the Eucharistic feast, composed by Rev. Fr. J. Egbeji. The piece captures the mood of a congregation approaching the altar for Communion, reminding the faithful of their privilege to be invited to the Lord's table. The lyrics draw a thoughtful parallel between the manna of the Old Covenant and Christ offering Himself in the New. As the verses unfold, they guide the choir through profound moments of the Mass, from echoing the Agnus Dei ("Leenụ Nwa atụrụ nke Chukwu") to the centurion's prayer of humble faith ("Dinwenu etosighị m").

This score also includes a second Communion piece, "K'anyi Kulienu" by Martin Eze, which continues the procession to the altar. It is an active, encouraging hymn that invites the faithful to rise and receive the Lord in the Sacrament of the Eucharist. Together, these pieces provide a continuous, prayerful soundtrack for the Communion rite, blending deep theological reverence with the communal warmth of a Nigerian Catholic Mass.