EGWU ONU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
9 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Emma Atuanya
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 6 pages

EGWU ONU by Emma Atuanya — Lyrics

[Solo] Bịa bịa nụ k'anyị kụọrọ Chineke egwu ọma Kụọrọ nụ ya egwu, kụọrọ ya egwu, kụọrọ ya egwu, kụọrọ ya egwu N'o kwesịrị ya [Chorus] K'anyị wero nụ kụọrọ ya egwu dị mma biko kụọ kụọ Kụọrọ ya egwu ọma oh, kụọrọ Chineke egwu maramma Kụọ nụ egwu, too nụ ya, too nụ ya, too nụ Ya kụọrọ ya egwu, kụọrọ ya egwu, kụọrọ ya egwu Egwu maramma, egwu aṅụrị, fụọnụ opi Naada sike, tebe ya egwu, tebe ya egwu, tebe ya egwu, tebe ya egwu Gwa tebe ya egwu, tebe ya egwu, tebe ya egwu, nwannem tebe Gwu maramma makana o kwesịrị ya [Section 1] Ndị niile bi n'ụwa too ya, too nụ ya, too nụ Ya too nụ ya, too nụ ya, too nụ ya, too nụ Ya too nụ ya oh, too ya, too nụ Ya too nụ ya, too ya, too be nụ Ya were nụ nne, tebe nụ ya egwu, tebe nụ ya egwu, tebe Gwu egwu egwu ọyọrịma, too nụ ya, too nụ [Solo]
Read full lyrics

About EGWU ONU

"Egwu Ọṅụ" is a vibrant call to praise that brings the full energy of a Nigerian thanksgiving procession right into the choir loft. Written by Emma Atuanya, the title points to a joyful, celebratory music—the kind that gets the entire congregation on their feet. From the opening solo inviting everyone to come and play good music for God, the piece builds into a rhythmic powerhouse.

What makes this arrangement so special is how it names the traditional instruments one by one. As the choir sings, they call for the ekwe (wooden slit drum), the ụbọ (thumb piano), the ogene (metal gong), and the ịgba (cylinder drum). There is even a unison section mimicking the "chaka chaka" sound of the shaker. It is a brilliant way to weave indigenous sounds into Catholic worship, making the music feel deeply rooted and alive.

Choirs will find this piece perfect for the Offertory or any major celebration where thanksgiving is the focus. The final pages build to a grand doxology, offering praise to the Father, Son, and Holy Spirit, before ending on a resounding, rhythmic "Amen." It is a song that demands movement, joy, and a heart full of gratitude.