Nuru Ekpere Anyi - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
1 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Stanley Anih
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

Nuru Ekpere Anyi by Stanley Anih — Lyrics

Chukwu anyi abiawo e, anyi abiawo kwa e. Olisa binigwe nkwasi bu ike anyi o, Olisa bini... Olisa doh biko, Olisa doh biko. Nuru ekpere anyi o, nuru ekpere anyi o. Doh biko nuru ekpere anyi o, Olisa doh biko nuru ekpere anyi o, Olisa binigwe biko nuru ayiyo anyi o. A na nuru nwayio, enu nuru nwayio, ewo ya dikwara nma. Oh Chukwu doh, doh Olisa doh. Kem ma dikwara nwayi nma, Olisa doh, Olisa doh. Egbe belu o, egbe belu o, Ugo belu e, k'anyi nayo Olisa. Doh biko nuru ekpere anyi o, Olisa doh biko nuru ayiyo anyi o. Olisa biko doh, Olisa doh, Olisa doh. Olisa doh biko, Olisa doh biko, nuru akwa anyi o. N'ogologo ndu, n'ogologo ndu, n'ahu isi ike ka anyi na ryo. Anyi na ryo, anyi na ryo, anyi na ryo, anyi na ryo, anyi na ryo. Makana ndu bu isi, ndu bu isi, na ndu bu isi e. Chukwu e, Onye nwe anyi e, nuru ekpere anyi o.
Read full lyrics

About Nuru Ekpere Anyi

"Nuru Ekpere Anyi" (Hear Our Prayer) is a deeply moving Igbo choral supplication. It opens with a gentle, earnest call—"Chukwu anyi abiawo e" (God, we have come)—setting a tone of humble petition. As the voices weave through the arrangement, they unite in asking God (Olisa binigwe) to hear their cries and grant the blessings of long life, good health, and peace. The lyrics even draw on the traditional proverb "Egbe belu, Ugo belu" (Let the kite perch, let the eagle perch), rooting the prayer in a profound cultural desire for fairness and shared grace.

Choirs often turn to this piece during the Prayer of the Faithful or as a reflective petition during Lent. Its continuous, flowing structure allows the congregation to enter into a space of deep, communal intercession. The voices build and layer their requests for unity ("udo na idi n'otu") before the song finally settles into a resonant, peaceful "Ise, ise" (Amen, amen).