N'IHI NA AMUWORO AYI OTU NWA - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
1 0
14 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Sam Ojukwu
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 9 pages

N'IHI NA AMUWORO AYI OTU NWA by Sam Ojukwu — Lyrics

Amuworo ayi otu nwa, Onyebube, Onyeisiudo. N'ihi n'amuworo ayi otu nwa, otu nwa nwoke, Otu nwa nwoke k'enyeworo ayi. I bu Onyeisi, Onyeisi g'adikwasi kwa n'ubu ya. N'ihi n'amuworo ayi otu nwa. Otu nwa nwoke k'enyeworo ayi, I bu Onyeisi, I bu Onyeisi g'adikwasi kwa n'ubu ya. I bu Onyeisi, I bu Onyeisi g'adikwasi kwa n'ubu ya. I bu Onyeisi, I bu Onyeisi g'adikwasi kwa ya n'ubu. I bu Onyeisi, Onyeisi g'adikwasi kwa n'ubu ya. Amuworo ayi otu nwa, Onyebube, Onyeisiudo. Amuworo ayi nwa, Otu nwa nwoke. Amuworo ayi nwa, Amuworo ayi nwa. Onyebube, ebube, ebube, Onyebube! Onye ndu modu, Chineke nke bu Dike! Dike, Dike, Dike, Dike. Nna nke bu Nna mgbe nile ebighi ebi, Onyeisiudo, Onyebube. Onye ndu modu, Chineke bu Dike, Nna nke bu Nna mgbe nile ebighi ebi.
Read full lyrics

About N'IHI NA AMUWORO AYI OTU NWA

When the choir lofts of Nigeria prepare for the Christmas season, few texts carry as much weight and joy as Isaiah 9:6. In "N'ihi Na Amuworo Ayi Otu Nwa," Sir Sam Ojukwu takes this triumphant scripture—"For unto us a child is born"—and sets it as a grand, through-composed choral anthem in Igbo. The piece captures the sheer scale of the Nativity, moving from the quiet awe of the incarnation to the majestic titles of the newborn King.

The music is structured to give every voice part a moment to shine, building layers of harmony as the choir proclaims the child as "Onye-bube" (Glorious One), "Onyeisi-udo" (Prince of Peace), and "Chineke nke bu Di-ke" (Mighty God). Ojukwu’s arrangement includes dynamic shifts, intricate ostinato passages, and a soaring soprano solo section that brings a deeply indigenous, rhythmic feel to the classical anthem form.

For a choir director, this is a major undertaking, perfect for a Christmas concert or a solemn Midnight Mass. Singing it requires stamina and precise timing, but the reward is immense. As the voices finally unite in the coda, repeating the promise of the child given to us, the congregation is swept up in the profound mystery and celebration of the season.