NDI NKEM, ZAANU M! by Fr. Omasika — Lyrics

Fr. Omasika Igbo Holy Week Hymns Lenten Hymns Solfa notation

Full Lyrics

INTRO Ndị nke m ewo, ndị nke m zaanụ mo. REFRAIN Kedu ihe m mere unu, Kedu ihe m mere unu, Kedu ebe m siri mejọọ nụ, Zaanụ mo. VERSE 1 Unu panyere onye nzọpụta unu obe, Onye nzọpụta unu obe, Maka n'ihi na m siri n'Ijipt dupụta unu. Ndị nke m zaanụ mo. VERSE 2 O Chukwu dị nsọ, Onye d'ike dị nsọ, Onye dị nsọ dị okpu, Meere anyị ebere. VERSE 3 Kedu ihe m nwere ike imere unu, Nke m n'emeghịrị unu? Ndị nke m zaanụ mo. A kụrụ m unu ka mkpụrụ kacha mma, Ma sọ ihe unu mịtara bụ inu. Ndị nke m zaanụ mo. Oge mmiri n'agụ m unu nyere m mmanya gbakara agbaka ka m ṅụọ. Ndị nke m zaanụ mo. Unu ji ube mapuo akụkụ onye nzọpụta unu. Ndị nke m zaanụ mo. ENDING Kedu ebe m siri mejọọ nụ, biko zaanụ mo.

Download the sheet music

NDI NKEM, ZAANU M!

NDI NKEM, ZAANU M!

By Fr. Omasika
Solfa
Igbo
2 pages
1 Downloads
Holy Week Hymns Lenten Hymns
0 0

More lyrics you may want