NAR'N' RIE - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
2 0
31 downloads
Added Aug 28, 2026
Composer: MICHAEL C. UZOMAH
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Staff & Solfa
Language: Igbo
Pages: 9 pages

NAR'N' RIE by MICHAEL C. UZOMAH — Lyrics

[CANTOR] Nd' banyi biag'de n'o Ma anyi jeg'de n'ulo nke Onye nwe anyi Ma anyi je rime me n'ma ne ekwe eja nke Ezechit'oke Mogune echicha ne manya g'abuma eshi ne obara nke nwaya bu Jeso Kristi O s' r' Nar' n' rime n' Onume bu eshim Nar' n' nma n' Onume b'obara m Unu bia n'ihe omee nke m kwado n'unu [CHORUS] Nar' n' rime n' Onume bu eshim Nar' n' nma n' Onume b'obara m Unu bia n'ihe omee nke m kwado n'unu [VERSE 1] Jeso s' r' Ab'm echicha nke ndu nke m n'enye iji ja azi mkp'r'ob' g' Onye ob'le riri eshi m ijenwe ndu ne uju Jeso s' r' Ab' Oshishi vain me g' bu mkpaka ya Ob' r' ne inor' nime m, m nor' nime g' I jamita ekpur' amashi O s' r' Nar'
Read full lyrics

About NAR'N' RIE

"Nar'n' Rie" (Take and Eat) is a deeply reverent Igbo Communion hymn that draws the congregation into the mystery of the Eucharist. Composed by Michael C. Uzomah, the piece centers on Christ’s invitation to the faithful to partake of His body and blood. The lyrics echo the words of institution, reminding us that Jesus is the bread of life ("echicha nke ndu") and the true vine, offering Himself as spiritual nourishment.

In the choir loft, this anthem shines during the Liturgy of the Eucharist. The arrangement opens with a free-flowing cantor solo that sets a solemn, inviting tone before the full choir enters with the rich, harmonized chorus. As the verses unfold, the music builds a sense of profound gratitude and devotion, making it a beautiful choice for the Communion procession when the church is united in receiving the sacrament.