Mmeso Oma Chineke - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
18 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Chris Nwankwo
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 7 pages

Mmeso Oma Chineke by Chris Nwankwo — Lyrics

[INTRO] Ihe Chukwu n'emere m ebu ka, i h'ọma Ih'om'Ọ n'emere m ebu ka, Ngozi Chukwu bar'uba n'ebem nọ n'ezie chi g'eji Ọbụrụ na m kọba ya taata na chi g'eji n'ezie ụmụnne m e wo chi g'eji [CHORUS] M kọba mmeso ọma Chineke chi g'eji n'ezie chi g'abọ jikusaa fọkwaa jikwa fọkwaa ma y'enwena nkọcha M gụb'ihe niil'Ọ n'emere mo chi g'eji n'ezie chi g'abọ jikusaa fọkwaa jikwa fọkwaa ma y'enwena ngwụcha Ndị nke Chineke bịanụ bịanụ soro mu do bja nye t'ekele n'ihi n'Ọ dị mma a gam atụrụ Ya mma mma [VERSE 1] Osebulụwa Chineke Ọ nọ nso eru aka daalụ n'ih'i n'emere m adịgh'ịgụt'ọnụ
Read full lyrics

About Mmeso Oma Chineke

"Mmeso Oma Chineke" (The Goodness of God) is a vibrant Igbo thanksgiving anthem that captures the overwhelming nature of divine grace. The lyrics express a profound sense of awe at God's blessings, declaring that if we were to count all the good things He has done, day would turn to night and break into morning again without us ever finishing the list. It is a song of pure gratitude, recognizing God as the ultimate provider of health, protection, and daily sustenance.

In the choir loft, this piece is a natural fit for the Offertory or a special Thanksgiving procession. The melody carries a joyful, rhythmic momentum that invites movement, perfectly matching the text's call to gather friends and family to bring gifts to the altar. As the choir sings of carrying stringed instruments and dancing with elegant pride ("gba t'egwu ngala"), it encourages the entire congregation to step forward in joyful appreciation of God's endless goodness.