Mmamma! (aka. NYENU CHI GI!) - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
77 downloads
Added Jul 22, 2026
Composer: Alex Ugwu (OZIGE)
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

Mmamma! (aka. NYENU CHI GI!) by Alex Ugwu (OZIGE) — Lyrics

INTRO Kuli'ọtọ n'eb'ịnọ nye chi gi ekene! n'ọ bụ ezigbo nna! ọ bu ezigbo chi! Chukwu nyer'anyi ndu ayi di taa! Heu! unu amakwa n'ọ bu ezigbo chi! Ezi nwannem eh bịa kene bịa kene, k'ayi kenebe Chukwu, n'ihe niile n'o meere gi nyenu chi gi ekene! CHORUS Nyenu chi, nyenu chi, nyenu chi gi ekene! Nyenu chi gi otito! Nyenu Chi gi onyinye! nyenu chi gi Nyenu chi, nyenu chi, nyenu chi gi eh nyenu chi gi ekene nyenu chi gi nyenu chi gi eh nyenu chi gi otito! Kenebe Chineke Odogwu akataaka! Ekene kayi n'enye ya! Tobenu Chineke Chukwu ọma! Nye ya otito! Umu Chineke! Buteru Chineke onyinye gbara a gba! gbabara Chineke egwu ọma! Jaba ya mma mma! ngwa ngwa nyenu chi gi! Nyenu chi, nyenu chi, nyenu chi gi ma! mma mma mma mma BRIDGE Mma mma eh Mmamma eh Mmamma mmamma eh, mmamma Mmamma mmamma eh, Mma mma eh Mmamma eh VERSE 1 I ma na Chukwu anyi bu akpọ y'ọza akpọ y'ọzọ ọza! M kọb'ihe o n'emere m i mana chi g'eji ma fo ma jie ma fo! maka na Chukwu anyi bu akpọ y'ọza akpọ y'ọzọ ọza! maka na Chukwu anyi bu akpọ y'ọza akpọ y'ọzọ ọza! kwata kwata kwata Ya merem ji eji obi m'ekene ya n'eto ya ma n'enye ya onyinye mara mma! Kayi nye Chineke anyi ekene! Oh
Read full lyrics

About Mmamma! (aka. NYENU CHI GI!)

"Mmamma! (aka Nyenu Chi Gi!)" is a vibrant, high-energy Igbo song of praise and thanksgiving. Composed by Alex Ugwu (Ozige) with a driving "prestissimo" tempo, it immediately calls the choir and congregation to wake up and give thanks to God ("Kụlọtọ n'ụranọ nye Chi gị e kene!"). The piece is built for joyful celebration, demanding spirit, groove, and passion from the singers as they declare God's goodness and acknowledge Him as the ultimate provider.

In the choir loft, this piece shines during moments of exuberant thanksgiving, such as the Offertory, a harvest celebration, or a special choir presentation. The lyrics celebrate God as the one who answers when called ("a kpọ y'oza") and whose blessings have no end. The fast-paced, rhythmic vocal lines layer over each other, creating a wall of joyful sound that naturally moves the congregation to dance and join in the resounding chorus of "Mmamma!"