Full Lyrics
MMADU NTU K'IBU
CHORUS
Mmadu ntu k'ibu na ntu k'igalaghachi
Chukwu Onye Kera'nyi ge'kpa'nyi kpe ma'nyi nwoo
Ya bu ka'nyi kwusi nfulehu.
VERSE 1
Mmadu ka'nyi cheta aja ka'nyi bu
Ya ka'nyi ga laghachikwa
Mgbe na'dighia'nya.
VERSE 2
Mmadu cheta na i nweri'ke di ndu ny'tutu
Ma na'nyasi i buro'zu.
VERSE 3
Mmadu cheta na onwu na bia
Onwu ka gi'ke.
VERSE 4
Mmadu cheta onye'ze chetakwa nwa bo'ri'ri
I ga'nwu bura'ja na ntu.
VERSE 5
Mmadu onyo'garanya cheta na
I bu iho'ri'ri nke ahuhu.
EKWENA DINWENU
CHORUS
Ekwena Dinwenu ka m laa ni'yi
Ekwena Dinwenu ka m laa ni'yi
Ekwendekwena Dinwenu ka m laa ni'yi.
VERSE 1
Leenu anya Dinwenu Chi agaghi efe'fo
Nwa gi etiri ka onya'ra
Idaa n'ukwu gi sekpuore gi
Ekwena ka m laa ni'yi.
VERSE 2
Ekene netnye gi mgbe nile
Sim na ime myo o si na'la muo m puta
O bughi n'egbigbere onum.