Full Lyrics
CHORUS
Ahapurum m'obi nnam gbadata n'uwa bia kwute ndi enyi m
ma ha ranyerem n'ahu ho'be
gini kam mere ha ndi enyi m
zake ne num gini kam mere unu
kedu kam siri mejo unu
ndi nkem zake ne nu m
VERSE 1
Okwa mu jiri ogba' chichi'se n'azu abuo zuo unu n'imo'zara
ndi nkem
O bu mu ji uro gwo ndi nwura' nwu
gini kam mere unu ji ranyem n'ahu ho'be
VERSE 2
O tuto'ge kam gworo ndi oria
chua'jo muo ndi nkem
gini kam mere
O bu maka na m kujuru ebili mmiri
k'obu maka na m gari'je n'elu mmiri
VERSE 3
O bu maka nam bu onye nkuzi onye ndozi ndi enyi m zaa
O bunu maka nche aturu nye nche
gwakene num kam siri mejoo
nwanyi uro' bara kam jiri mejoo
ko'bunu maka a gbanwere mmiri ohoro mmanya
VERSE 4
O bu nago dum gbe Pilate gwara unu na'kam diocha
unu tiri si kpogbuo ya kpogbuo ya no'be gi
gini kam mere unu
gini kam jiri mejoo unu