Leenụ Nnukwu Ụkọchukwu by Emma Atuanya — Lyrics

Emma Atuanya Igbo Entrance songs Ordination Hymns Hymns for Saints & Feast Days Solfa notation

Full Lyrics

Leenụ nnukwu ụkọchukwu Onye n'eme ihe n'asọ Chineke ya Nnukwu ụkọchukwu Onye n'eme uche Nna ya Lee ya ka ọ naeje ije nwa mma N'eziokwu Chineke ezie ke a gọzigo ya Nke onye kasị elu A hụghị onye dịka ya Onye nwe anyị jiri hụ ya N'idebe iwu n'ụwa K'augwu ya dị ebie bi N'etiti ndị nke ya O ji udugwu atụrụ ya Ka o ji mkpara ya mkpara Ọ naeduga anyị n'ebe ahịhịa ndụ juru eju Ọ bụ n'ezie ezigbo onye nche atụrụ Lee nnukwu ụkọchukwu Lee nnukwu ụkọchukwu Lee nnukwu ụkọchukwu Onye n'eme ihe n'asọ Nna ya Ka a naachị

Download the sheet music

Leenụ Nnukwu Ụkọchukwu

Leenụ Nnukwu Ụkọchukwu

By Emma Atuanya
Solfa
Igbo
3 pages
3 Downloads
Entrance songs Ordination Hymns Hymns for Saints & Feast Days
0 0

More lyrics you may want