Full Lyrics
REFRAIN
Kpọrọnụ ya Chukwu ọma doo
Nabata ya onye ọma doo
Nna nwe anyị ebere
E chetakwala mmehie ya
Zuru ike ya o la n'udo
VERSE 1
Rose a gbacha go nụ
O lakpu go onye kere ya n'ụwa
K'o jee kọrọ ya kosi gbahịa eziokwu ya n'ụwa
Lolo ezigbo ineme chetakwa anyị n'ekpere biko biko
Anyị ga lopu chi anyị ebe ị nọ k'anyị si jee
VERSE 2
Ọnwụ jọọ iwe na chukwu biko che ni eziokwu
Maka a kpọrọ go ya
N'ime udo k'oji k'ojee zuru ike n'udo
VERSE 3
Rose nwanyị ọma
I muche ge n'ụwa chukwu mara uche gị chineke
K'a rube mmadụ nghọta
Asị na a na nwa ihe n'ọgbọ l'amụta n'udo
N'ime udo k'ojee zuru ike n'udo