Kenechukwu! - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
2 0
136 downloads
Added Jul 15, 2026
Composer: Alex Ugwu (OZIGE)
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

Kenechukwu! by Alex Ugwu (OZIGE) — Lyrics

[INTRO] Oiyoiyo! Oiyoiyo! Oiyoiyo! Oiyoiyo! Oiyoiyo! Oiyoiyo! Oiyoiyo! Oiyoiyo! [CHORUS] Kenee Chukwu! Odogwu akataaka, kenee ya! Ọ ma ka m si bụwa, kenee ya! Kenebe Chi m ọma mak'ih'ọma o n'emere ndị kpọ ya! Kenee ya n'ọbụ okemmanwụ n'etio nwe ya! O gbu r'ihe gbu r'ihe gbu r'ihe gbu r'agụ! Eze ndị eze n'eze! bị k'ọnwụ n'eru be r'isi! Kenee ya n'ọbụ okemmiri n'ebu ogwe! O lo r'ihe lo r'ihe lo r'ihe lo r'enyi! E kenee dike n'ank'o mere m'o mekw'ọzọ nwanne m kenee. Oiyoiyo! Oiyoiyo! Oiyoiyo! Oiyoiyo! [VERSE 1] Nye t'ụtụt'a ụrị mee gịnị? I mee gịnị? Nke ị fụrụ ime b'ihi mee gịnị? I mee gịnị? Tụp' i ra rụr'i mee gịnị? Kenebe ya n'ọ dị mma!
Read full lyrics

About Kenechukwu!

"Kenechukwu!" is a vibrant, high-energy Igbo song of thanksgiving that calls the entire congregation to praise. From its opening rhythmic chants of "O-i-yo-i-yo!" to its final resounding "YE!!!", the piece is built for joyful movement. It is an ideal choice for the Offertory procession or a special thanksgiving celebration, where the choir and the people can truly dance as they bring their gifts to the altar.

What makes this song so striking is its use of powerful, traditional Igbo imagery to describe God's might. The lyrics praise Him as the great warrior ("Odogwu akataaka"), the great masquerade ("okemmanwụ"), and the mighty flood ("okemmiri"). He is hailed as the one who conquers the leopard and swallows the elephant, and as the Lion of the tribe of Judah. The song reminds us of a familiar proverb: when you thank a warrior for what he has done, he will do it again. It is a thrilling, full-throated anthem of gratitude that leaves no one sitting still.