JESUS ENYI OMA M - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
4 downloads
Added Sep 28, 2025
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Staff & Solfa
Language: Igbo
Pages: 9 pages

JESUS ENYI OMA M — Lyrics

[Chorus] Jesus Enyi ọma m ooh, Onye dị ngọzi, nara mbuli elu Onye obi ọma mgbe dum Ihe niile mbu n'ụwa ọ bụ Gị mere m ya. Oh ekene m na ọtịto m ka m n'ebunyere Gị Chukwu. Oh nara ọtịto biko Eze m. [Tenor Solo] Ị hụna n'ọ bụ ya [Tutti] Ị hụna n'ọ bụ ya bụ ngọzi, Ngọzi bụ kwa nke ya. Onye r'anyị ndụ ọma e n'ahụike n'efu. Okwesiriekene oh Dinwenu, nara oh, oh nara ekene m m nenye Gị oh Chukwu nara ya gọzie, Ị dị mma, ị dị ukwu Olisa m Nara ekene, Ị dị mma ị dị ukwu Nna, Mma zuru oke ị nyere m ndụ, ị gwọrọ m ọrịa Ewo oh Chineke, ị dị mma ị dị ukwu ị dị mma mma Gị zuru oke Ọ bụ ya bụ onye nyere m ndụ n'akụnụba oh Chineke ị dị mma oh ị dị ukwu oh Nna mma Gị zuru oke oh Chineke onye naenye ndụ na ahụike Ewo mma Gị zuru oke Ah Uh O Chineke, ị dị mma ị dị mma, Chukwu ị bụ onye ọma, ka ụwa dum sọpụrụ ihe niile Chineke mere anyị o. Ike anyị niile bụ nke ya oh Chi m oh ị dị mma, ị dị mma ka anyị niile mara ya too ya.
Read full lyrics

About JESUS ENYI OMA M

"Jesus Enyi Oma M" is a vibrant Igbo choral piece that celebrates Christ as a faithful and generous friend. Sung with an upbeat, joyful tempo, the song is a profound expression of gratitude for God's unmerited favors—from the gift of life and good health to healing and daily blessings. The lyrics remind the congregation that everything we have in this world comes from Him, making it a perfect anthem for counting one's blessings.

In the choir loft, this piece shines during the Offertory or as a Thanksgiving hymn. The arrangement weaves dynamic full-choir passages with expressive tenor solos, creating a rich call-and-response feel that builds in energy. As the choir sings of God's perfect goodness, it naturally invites the whole church to join in praising the Almighty King who provides for His people.