JESU, ATỤKWASARA M GỊ OBI - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
3 downloads
Added Sep 29, 2025
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo, English
Pages: 5 pages

JESU, ATỤKWASARA M GỊ OBI by Signor Ali-Okoro, Onyinyechi C.M — Lyrics

[JESU, ATỤKWASARAM GỊ OBI] CHORUS Jesu, atụkwasaram Gị obi Jesu, atụkwasaram Gị obi Ị nwụrụ n'elu obe mak'ihi onyenjọ m Atụkwasaram Gị obi, Ị nwụrụ n'obe n'ihi Ọbụdịbara na mmiri nke si n'obi Gị asọpụta dịka isiyi nk'ebere maka anyị Atụkwasaram Gị obi Atụkwasaram Gị obi Atụkwasaram Gị obi Atụkwasaram Gị obi eh Jesu mo VERSE 1 Nna di ebebe anam' ehunyere Gị Ahụ n'ọbara mkpụrọbi n'ibu Chukwu nke Nwa Gị ị hụrụ n'anya Nke ukwuu bụ Dinwenụanyị Jesu Kristi Ịji medaa Gị obi maka njọ anyị na nke ụwa nile VERSE 2
Read full lyrics

About JESU, ATỤKWASARA M GỊ OBI

This comprehensive score brings the profound devotion of the Chaplet of Divine Mercy into the choir loft, offering a beautiful bilingual setting specifically marked for Divine Mercy Sunday. The work opens with "Jesu, Atụkwasara M Gị Obi" (Jesus, I trust in You), setting the familiar prayers of the chaplet to a gentle, pleading Igbo melody. We hear the choir sing the offering of the Body and Blood ("Ahụ n'ọbara"), moving into the solemn Trisagion ("Chukwu dị nsọ") that begs for God's mercy on the whole world.

Following the Igbo arrangement, the score provides a structured English setting of the chaplet, complete with leader and congregation responses for the decades. This makes it incredibly practical for parishes that sing the chaplet during adoration, on the Feast of Divine Mercy, or during the three o'clock hour. The entire collection then culminates in a majestic "Great Hallelujah IV," providing a joyful, triumphant close to the solemn pleas for mercy. It is a deeply moving resource for any choir leading the faithful in this beloved devotion.