IHE M NWERE KAM GA ENYE DINWENU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
3 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Rev. S. Azuka
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

IHE M NWERE KAM GA ENYE DINWENU by Rev. S. Azuka — Lyrics

[CHUKWU ROTALU ABRAHAMREFRAIN] Chukwu hotara Abraham, Maka okwukwe nke ya. O nyere igbu nwa ya, Maka ihi nke Chukwu. [CHUKWU ROTALU ABRAHAMVERSE 1] Aja Missa dị nsọ pụlụ, dị nnukwu omimi. O nyere mmadụ nzọpụta. [CHUKWU ROTALU ABRAHAMVERSE 2] Adam na Eve, na Paradise, Jụrụ ịchụ Aja. Chukwu we ju idebe ha N'ọkwa nke ụmụ Ya. [CHUKWU ROTALU ABRAHAMVERSE 3] Jesu Kristi, Adam ọzọ, Chụlụ aja na elu obe, Aja nke gbapụtara anyị, Aja dị ebebe. [IHE M NWERE KAM GA ENYE DINWENUREFRAIN] Ihe m nwere ka m ga enye Dinwenu,
Read full lyrics

About IHE M NWERE KAM GA ENYE DINWENU

This score brings together two profound Igbo Catholic hymns, each enriching the liturgy in its own way. The first piece, "Chukwu Rotalu Abraham," reflects on the deep mystery of the Holy Mass by drawing parallels to Abraham’s faith and Christ’s ultimate sacrifice on the cross. It is a solemn and theological meditation, perfect for moments of reflection or during Communion.

The second piece, "Ihe M Nwere Kam Ga Enye Dinwenu," shifts the mood to a joyful offertory celebration. The words evoke a sense of humble yet eager generosity, expressing a readiness to give back to the Lord from whatever one has. During the preparation of the gifts, choirs lead the congregation in this rhythmic declaration, reminding the faithful that our offerings are pleasing when given with a sincere heart. Together, these solfa arrangements provide a wonderful balance of solemn reverence and vibrant thanksgiving for Nigerian parishes.