Five and Six - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
8 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Udo Laurence Iwu
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 6 pages

Five and Six by Udo Laurence Iwu — Lyrics

REFRAIN Ka mụ na Gị o Jesu dị na mma Ka mụ na Gị o Jesu buru otu Obi m chọrọ Gị, O onye ọma m bụ n'obi o Ka I biri n'ime m, ka m biri n'ime Gị Ya bụ ọchịchọ nke obi mụ o, obi mụ Chọrọ Gị, O onye ọma m bụ n'obi o Ka I biri n'ime m, ka m biri n'ime Gị Ya bụ ọchịchọ nke obi mụ o VERSE 1 Aga m eje n'altar je nata Jesu Onye kwuru sị na Ya gaebiri n'ime m, mụ ebiri ma Mụ jiri ezi obi, obi dị mma Obi dị ọcha nata VERSE 2 Oriri nso, ụtọ obi mụ o, Jesu ụtọ obi mụ o Ụtọ obi mụ o Jesu, ụtọ obi mụ o, ụtọ 'bi Mụ o Jesu, ụtọ obi mụ o, ụtọ bi Mụ o Jesu, ụtọ obi mụ o Ọchịchọ obi mụ o, ọchịchọ obi mụ o Mụ o Jesu, ụtọ obi mụ o, ụtọ 'bi
Read full lyrics

About Five and Six

"Five and Six" by Udo Laurence Iwu is a deeply joyful and intimate Communion hymn that beautifully captures the soul's yearning for union with Christ. The title playfully borrows the popular Nigerian slang "five and six"—meaning two people who are completely inseparable—to describe the ideal relationship between the communicant and Jesus. It is a heartfelt plea for the Lord to come and dwell within, making the singer and the Savior the closest of friends.

During the Communion procession, this piece brings a warm, personal dimension to the liturgy. The verses reflect on the profound mystery of the Eucharist ("Oriri nso"), expressing a readiness to approach the altar with a pure and joyful heart. The choir's delivery of the refrain, with its catchy and earnest request for Jesus to "buru five and six" (be my inseparable companion), resonates deeply with congregations as they step forward to receive the sacrament.

Sung in Igbo, the song blends traditional choral harmony with a highly relatable, modern expression of faith. It reminds the faithful that receiving the Body of Christ is not just a ritual, but an invitation to a lifelong, unbreakable friendship with the Savior who never changes, even when the world turns away.