Ekene Maria by Rev. Fr. Dominic Igwe — Lyrics

Rev. Fr. Dominic Igwe Igbo Latin Marian Hymns Latin Hymns Solfa notation

Full Lyrics

SOLO Ave, Ave, Ave, Ave TUTTI Ave, Ave, Ave, Ave REFRAIN Ave, Ave, Ave Maria, Ịjupụtara n'amara Nne Ekene, Ekene, dịrị gị, Maria Nwaanyị ọma, ezigbo Nne. VERSE 1 N'etiti ụmụ nwaanyị niile, bụ Onye dị ukwu, bụ Onye dị ngọzi. Yọbara anyị ayịyọ eh! dị ka na Kana na Galilee. VERSE 2 Ọ dị ngọzi, Ọ dị ngọzi, Ọ dị ngọzi, e... bụ Nwa afọ gị Jesu, bụ Nwa afọ gị Jesu, bụ Nwa afọ gị Jesu, Chigide, Chigide, Chịa mba niile.

Download the sheet music

Ekene Maria

Ekene Maria

By Rev. Fr. Dominic Igwe
Solfa
Igbo, Latin
2 pages
85 Downloads
Marian Hymns Latin Hymns
1 0

More lyrics you may want