Ebube Christmas - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
0 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Ibeka Val
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 5 pages

Ebube Christmas by Ibeka Val — Lyrics

SECTION A (ACCAPELLA) Solo: Kedu ebe ọ naakpọtụ? Tutti: Kedu ebe ọ naakpọtụ? Solo: Kedu ihe naeme nụ? Tutti: A gaamụtara ụwa nwa ka nwa n'ezie. SECTION B (ALLEGRETTO) Ih'ebube g'eme nu, Ih'ebube g'eme n'eb'a. Ih'ebube g'eme nu, Ih'ebube g'eme n'eb'a. Ih'ebube g'eme nu, Ih'ebube g'eme. Kunienu k'anyị jee lee re ihe g'eme nu. Ih'ebube g'eme nu. Ih'e di egwu g'eme. Elịgwe n'ụwa g'enwe mmekọrịta. A gaamụ nwa ka nwa. SECTION C (CON BRAVURA) Nwa gbọghọ na maghị nwoke lụrụ tatata, sị te n'ike n'ebube muo nsọ. Ebube muo nsọ, Ebube muo nsọ a dakwasịgo ya n'uju n'uju n'uju n'eziokwu. Ọ gaatụrụ ime n'ike n'ebube muo nsọ, ọ bụ n'ike n'ebube muo nsọ ọ gaatụrụ ime, ọ gaatụrụ ime mụtara ụwa nwa. Ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa.
Read full lyrics

About Ebube Christmas

"Ebube Christmas" is a vibrant and dramatic Igbo choral piece that captures the sheer excitement of the Nativity. Composed by Ibeka Val, the song unfolds like a joyful Christmas pageant, beginning with an a cappella call-and-response that asks, "Where is the celebration coming from?" and "What is happening?" The choir answers with the glorious news: a child like no other is about to be born for the world.

The arrangement is rich with dynamic shifts, moving from bright, rhythmic choruses to operatic solo passages. As the piece progresses, it narrates the mystery of the Incarnation—how the Holy Spirit overshadowed the Virgin Mary, bridging heaven and earth. The bass and soprano solos in the later sections create a lively dialogue, mimicking the awe and chatter of the faithful discovering the newborn King.

Perfect for Christmas concerts and the festive Masses of the season, this anthem builds to a triumphant finale. The voices unite to proclaim the name "Emmanuel" and declare that the great miracle has finally happened ("Ih'ebube emego nu"). It is a thrilling piece for a choir to perform, inviting the entire congregation to share in the wonder of Christ's birth.