Full Lyrics
CHORUS
Onye nweanyi megher'ụm'odibo Gị ọnụzọ eluịgwe,
megher'ụm'odibo Gị ọnụzọ Paradise.
Megheere h'ụzọ,
Gị sị n'el'ụwa kpọrọ,
zọ ha bụụ m'odibo Gịo,
nọrọ n'akanrị Gị.
VERSE 1
Eb'obibi Gị Dinwenu kachasị dịmma biko,
megher'ụmụnneanyị ụzọ ka ha nọrọ n'akanrị Gị.
VERSE 2
Ebem nọọ, ka nw'odibo m gaa nọọ bụkwa okwu Gị Chukwu.
VERSE 3
Dịk'Ị sịrị kwe ony'ohi chegharịrị nkwa paradise.
VERSE 4
Okwangwere ghar'ukwu osisi akakpara ya.