BATA BIRI N'IME OBI M - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
20 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Gerald C. Ani
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 5 pages

BATA BIRI N'IME OBI M by Gerald C. Ani — Lyrics

[DUET INTRODUCTION] Bata biri n'im'obi mo, Jesu bata biri n'im'obi m, Nwa Chineke bata bia biri n'im'obi mo, bia nye m ndu biko bata gwoo mkpur'obi mo daramba bata ekwela j'onye bata. [CHORUS] Bata biri n'im'obi mo, Jesu bata bia biri n'obi m, bia nye m ndu biko bata gwoo mkpur'obi mo daramba bata ekwela j'onye bata, Nwa Chineke bata Jesu bata ekwela j'onye bata. Achicha maramma bata bia biri n'obi m, Jesu bata bia biri n'obi m, bia nye m ndu Jesu bata. Achicha si n'igwe Jesu kristi bia biri n'obi mo, Jesu bata bia biri n'obi m, bia nye m ndu Jesu bata. O n'obi mo, Jesu bata bia biri n'obi m, Jesu bata bia biri n'obi m, bia nye m ndu Jesu bata. Bata bia biri n'obi m, Jesu bata bia biri n'obi m, Jesu bata bia biri n'obi m, bia nye m ndu Jesu bata biri ekwela j'onye bata. [VERSE 1] Na gba ochie Chukwu nyere Nna'nyi ha Manna, Na gba ohu ru Jesu zukwazi r'anyin ri, dopo ri ri' kpeazu mgbe Onye r'anyi ahu ya n'obara ya
Read full lyrics

About BATA BIRI N'IME OBI M

"Bata Biri N'ime Obi M" is a deeply moving Igbo Communion hymn composed by Gerald C. Ani. The title translates to a heartfelt prayer: "Come and live in my heart." Sung as the congregation approaches the altar to receive the Eucharist, the piece is an intimate invitation for Jesus to enter the communicant's soul, bringing healing and driving away all evil.

The verses draw a striking parallel between the old and new covenants. The choir recounts how God gave Manna to the ancestors, and how Jesus now offers His own body and blood as the ultimate spiritual food for the forgiveness of sins. In the refrain, the voices rise together to welcome the "Achicha maramma" (Beautiful bread) and "Achicha si n'igwe" (Bread from heaven).

Gerald C. Ani’s arrangement opens with a gentle duet before expanding into a full, rich choral plea. The final solo section shifts to a deeply personal vow, singing, "I biri n'ime m, agam'e bi n'ime gi" (You live in me, I will live in you). It is a profound choice for the Communion rite, grounding the church in the mystery and grace of the Blessed Sacrament.