CHINEKE ODOGWU! - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
32 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Jude Nnam
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 6 pages

CHINEKE ODOGWU! by Jude Nnam — Lyrics

[INTRO] Chukwu n'igwe Ocheze Gi di n'igwe, Chukwu eh Onye kere ihe nile di mma Gi eweghatutu, Chukwu Onye kere ihe nile di mma Choo ya n'igwe, Choo ya n'uwa Kwesiri Gi bianu nara mbukulu n'okwesiri Kwesiri Gi bianu nara mbukulu n'okwesiri Gi Chineke Onye di ka Gi Nna gozie Gi Chineke Onye di ka Gi gozie [REFRAIN] Kwerenu Dinwenu kwe ohuru, Kwerenu Dinwenu kwe ohuru, Kwerenu Dinwenu Chineke ukwe ohuru, Kwerenu Dinwenu Chineke ukwe ohuru. Kwerenu Dinwenu Chineke ukwe ohuru, weputalu oluoma weputalu oluoma n'ebe anakpo Chineke n'abu Odogwu n'agha ka aputa ebube ya na mba nile kwuputa oluebube ya n'obodo nile. Ozioma nke nzoputa mba nile ubochi nile Gwanu mba nile na Chukwubuka oge nile ubochi nile. Anyi g'atu G'egwu, Kasicha chinile Chineke nk'igwe n'ala So Gi bu Chineke Chi ka chi nile.
Read full lyrics

About CHINEKE ODOGWU!

"Chineke Odogwu!" is a grand, sweeping Igbo anthem of praise composed by Jude Nnam. Written originally for the 1999 Forum for the Inculturation of Liturgical Music (FILM) festival in Abuja, it carries the scale and energy of a true festival piece. The title points to God as the mighty warrior and supreme creator, a theme that echoes through every page of this extensive score.

The song opens with a majestic duet before launching into a vibrant call to worship, urging the faithful to sing a new song to the Lord ("Kwerenu Dinwenu ukwe ohuru"). The lyrics take the choir on a journey through creation, marveling at how the sun, moon, stars, birds of the air, and fish of the sea all point to God's handiwork. As the piece unfolds, it shifts through different tempos and moods—from joyful, rhythmic thanksgiving to a solemn, reverent chanting of the Gloria Patri ("Otito diri Nna"), before building back up to a triumphant, high-energy climax.

Because of its length, dynamic contrasts, and rich choral textures, choirs often reserve this piece for major celebrations, harvest thanksgivings, or dedicated choral concerts. It requires stamina and tight coordination from the singers, but when delivered well, it lifts the entire congregation into a powerful space of awe and gratitude.