CHINECHEREM - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
6 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: Jude Nnam
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

CHINECHEREM by Jude Nnam — Lyrics

INTRO Mgbe nile m nakwado ịbịa tuoro Gị nma nma. Ma mgbe nile m nọgbu ụwa nọda chikarịa, bịa tuoro Gị nma nma. Mana Chukwu mo Eh! O mezugo tata, bịa tuoro Gị nma nma. Chinecherem mo bịa ukwe kam ji bịa n'iru Gị Chinecherem mo bịa tuoro Gị nma nma. CHORUS Bịanụ nara ekele bịanụ nara otito Chineke gwụna nkwa kam ji bịa Chi dị nma, n'ị dị nma agam atụrụ Gị nma nma, Ihe onyinye mara nma, ya kam ji buso nma kam ji bịa n'iru Gị Onye onyinye Chukwu ọma; Chinecherem mo VERSE 1 Chukwu gọziri mo Chukwu hụrụ m n'anya! O n'echekwaba mo O n'echekwaba mo Jaa, jaa ya nma k'anyị tuoro ya n'o meere iho ọma, ihe ukwu k'anyị tuoro ya
Read full lyrics

About CHINECHEREM

"Chinecherem" (God is mindful of me) is a deeply moving Igbo thanksgiving song by Jude Nnam. It captures the profound gratitude of a believer who recognizes God's constant care and protection through life's trials. The lyrics read like a personal testimony, acknowledging that while others may have faced insurmountable tragedies—illness, accidents, or poverty—God has mercifully preserved the singer.

In the choir loft, this piece shines during the Offertory or as a thanksgiving hymn. The arrangement builds from a gentle, reflective introduction into a vibrant, rhythmic chorus where the voices invite the congregation to join in praising God. The verses tell vivid stories of survival and grace, from hospital beds to safe travels, making the song incredibly relatable to the everyday struggles and triumphs of the faithful.

Singing "Chinecherem" is an emotional experience for both the choir and the congregation. As the voices harmonize on the refrain, declaring that God has not forgotten them, it brings a profound sense of hope and reassurance to the Mass. It is a powerful reminder that no matter the circumstances, God's watchful eye remains on His children.