CHIMOBIM - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
1 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: Stanley Anih
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

CHIMOBIM by Stanley Anih — Lyrics

Chukwu ebube Obinigwe, onye olu amara nara ekele. Chineke Nna nara otito. Mgbe ihe n'esiri m ike, ụmụnne m, Chim o Chimar'obimo. Ụmụnne m Chukwu lụọlụ m olu n'eju anya. Chukwu meere m ihe iju anya. Ewo Nna eh, Imela Chimar'obimo. Nna dalụ eh, Imela Chimar'obimo. I nye ekele, Nna dalụ eh, Imela Chimar'obimo. Chimar'obimo egwu ọma ka m ji nri bịa e nye gị otito. Nna dalụ eh, Imela Chimar'obimo. A ga m akpọrọ ndị enyi m bịa. A ga m akpọrọ ndị enyi m bịa. Nna dalụ eh, Imela. Chimar'obimo a ga m ịgba r'egwu aṅụrị wee bịa ekele Chineke m ememma. Ewo Nna dalụ eh, Imela Chimar'obimo. Imela Chineke Nna, Imela dalụ.
Read full lyrics

About CHIMOBIM

"Chimobim" is a vibrant Igbo motet of thanksgiving, composed by Stanley S.A Anih. The title translates to "My God, My Heart," capturing the deeply personal and joyful tone of the piece. The lyrics express profound gratitude for God's marvelous works, with the singer declaring that when things were difficult, God stepped in and did surprising, wonderful things.

Choirs will find this piece perfect for Offertory or general thanksgiving during Mass. The song invites the whole community to join in the celebration, as the lyrics call on friends and brethren to come with good music, dance, and gifts to praise the Lord. It builds into a lively, rhythmic expression of faith, making it a wonderful choice for festive Sundays and special celebrations where the congregation brings their gratitude to the altar.