CATENA (Marian) - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
1 0
26 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Emma Orji
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

CATENA (Marian) by Emma Orji — Lyrics

[INTRO] Onye bụ nwanyị ahụ n'apụta n'isi ụtụtụ Maria ezenwanyị anyị ekele Ọ mara mma dị ka ọnwa naachake ka anya anwụ Dị egwu dịka ndị agha kero gu Maria a [VERSE 1] Ọ naeto Dinwenu bụ mkpụrụ obi m Mmụọ m n'egwuri na Chukwu Onye n'azọ m [VERSE 2] N'ihi n'ọ lego anya n'umeala odibo nwanyị ya Site taata gaba agbụrụ niile g'akpọ m onye di ngọzi [VERSE 3] Maka n'onye ji ike niile emeworo m ihe dị ukwu Aha ya dị nsọ [VERSE 4] Obi ebere ya si na ndụdụgandụ fere na ndụdụgandụ
Read full lyrics

About CATENA (Marian)

"Catena (Marian)" is a vibrant Igbo choral setting of the Catena Legionis, the central daily prayer of the Legion of Mary. The piece opens with the famous Marian antiphon, asking "Who is she that comes forth as the morning rising?" (Onye bụ nwanyị ahụ n'apụta n'isi ụtụtụ), capturing the awe and reverence of the original text. The choir then transitions into a full, nine-verse rendition of the Magnificat, Mary's great song of praise to God.

For Catholic choirs, especially those with strong ties to the Legion of Mary, this arrangement offers a joyful way to sing the daily obligation. Emma Orji's solfa composition gives each verse of the Magnificat its own distinct melodic treatment, allowing the choir to proclaim God's mercy and greatness with energy. It is a fitting piece for Marian feast days, Legionary gatherings like the Acies, or any moment of devotion to the Blessed Mother.