BIANU KANYI KPOO ISIALA - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
1 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: Jude Nnam
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 5 pages

BIANU KANYI KPOO ISIALA by Jude Nnam — Lyrics

[CHORUS] Tata bu ubochi Chineke mebere Tata bu ubochi Chineke mebere Tata bu ubochi Chukwu mebere Ndi di ngozi nke Ya Ndi di ngozi nke Ya Nye y'ofufe n'ulo ya di anma Nye y'ofufe n'ulo ya di anma Bianu k'anyi kpo isiala nye Chineke Onye kach'elu Bianu k'anyi kpo isiala nye Chineke Onye kach'elu [VERSE 1] Chukwu anyi di nma lekene ka Nye y'echiche Nye y'ogugu isi Choo Ya mma mana mmadu n'ejehi uzo site n'iwere Nsopuru di siso Chukwu na enye ihe kere eke [VERSE 2] O Chineke lee umu gi ndi biarinye gi ekele O Chineke lee ndi biarinye gi ekele O Chineke Nna doo, lee umu gi ndi biarinye gi ekele, Chineke megh'obi anyi k'anyi nuru ozi oma Gi
Read full lyrics

About BIANU KANYI KPOO ISIALA

"Bianu Kanyi Kpoo Isiala" is a vibrant call to worship composed by Jude Nnam, inviting the congregation to gather and bow down before the Most High. The title translates to "Come, let us bow down," setting an immediate tone of reverence and joyful assembly. It is an ideal Entrance hymn, drawing the faithful into the presence of God to celebrate the day He has made.

The verses beautifully balance praise with humble petition. While the choir leads the people in offering thanksgiving and acknowledging God's goodness, the lyrics also ask Him to open our hearts to hear His good news and forgive our sins. This movement from joyful praise to sincere reflection makes it a deeply fitting piece for the beginning of Mass, preparing the congregation both spiritually and communally for the liturgy.

Included at the end of this manuscript is a joyful Gospel Acclamation by Ali-Okoro Onyinyechi. Together, these pieces provide a wonderful resource for Nigerian Catholic choirs, bringing both a spirited processional and a bright Alleluia to elevate the Sunday celebration.