Ezenwanyi, Onye eyikwasara ngwa icho mma by Stanley Ezenwata — Lyrics

Stanley Ezenwata Igbo Marian Hymns Responsorial Psalms Hymns for Saints & Feast Days Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Ezenwanyị, Onye yikwasara ngwa ị chọ mma, e ji ezi ọlaedo mee, guzo kwa n'aka nri gị, ọ guzo kwa n'aka nri gị. VERSE 1 Ada ndị eze sokwa na ndị hụrụ n'anya, Ezenwanyị Onye yikwasara ngwa ị chọ mma, guzo n'aka nri gị, jiri ọlaedo Ophir. Ge ntị Ada dimma, nụrụ ihe m naekwu, chefuo ndị ikwu gị, chezọọ kwa ụlọ be nna gị. VERSE 2 E tughu ka Onye eze gaesi chọọ mma gị, kpọọ isiala nye ya, Ọ bụ ya nwe gị. A gaeduru ha n'etiti aṅụrị na ngọrị, wee bata n'obi eze.

Download the sheet music

Ezenwanyi, Onye eyikwasara ngwa icho mma

Ezenwanyi, Onye eyikwasara ngwa icho mma

By Stanley Ezenwata
Solfa
Igbo
2 pages
2 Downloads
Marian Hymns Responsorial Psalms Hymns for Saints & Feast Days
0 0

More lyrics you may want