Akuko Omumu Kristi - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
10 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: Jude Nnam
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

Akuko Omumu Kristi by Jude Nnam — Lyrics

REFRAIN Ngwanụ k'anyị jeenụ kelee Nwa Chineke Emmanuel, Ez'udo Onye dị mma Ọ bụ ya naazọpụta, Kristi abiago Mgbọrọgwụ Devidi, Nmejupụta nkwa nke nzọpụta mmadụ! Kristi abiago Anyị naañụrị, Kristi Nwa Chineke, Ez'amụrụ ọhụrụ VERSE 1 Mgbe Josef na Meri rutelu Bethlehem N'ime abalị mgb'ime n'eme nwunye ya Ọ wee gbagharịba chọgharịba ebe ọ g'amụ nwa Kpom kpom n'ebe a! Ha jụọ ya Onye n'akụ? Ọ zaa Ọ bụ m o! Ime n'eme nwunye m! Ha sị ya, mechie kene r'anyụzọ jeke n'ebọzọ N'oyi n'atụ efe adịghị ya chachaa! VERSE 2 Na mgbaghwoju anya Josef wee letipu anya
Read full lyrics

About Akuko Omumu Kristi

As its title suggests, "Akụkọ Ọmụmụ Kristi" (The Story of the Birth of Christ) brings the Nativity narrative to life with vivid storytelling and joyful melodies. Jude Nnam’s composition is a beloved staple for Nigerian Catholic choirs during the Christmas season, perfectly capturing the drama, urgency, and ultimate triumph of the holy night in Bethlehem.

The verses unfold like a dramatic play. We hear the anxious footsteps of Joseph and Mary searching for a place to stay, the harsh rejection at the inn, and their desperate rush to the manger as Mary’s time arrives. The choir paints these scenes with a rhythmic intensity that draws the congregation right into the cold night, feeling the couple's distress before the miraculous birth.

Then, the mood shifts gloriously in the final verse and refrain. The struggles of the night give way to the awe of the Incarnation and the angels' song of "Otito dịrị Chukwu n'elu kach'elu" (Glory to God in the highest). It is a wonderful, narrative-driven carol that allows the choir to lead the faithful from the humble, difficult reality of the manger straight into the radiant joy of Christmas morning.